Ilu 19:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ụmụnne niile nke onye dara ogbenye akpọwo ya asị.+ Lezienụ ka ndị enyi ya si nọrọ ya n’ebe dị ezigbo anya!+ Ọ kpụ okwu n’ọnụ chụrụ ha na-aga; ha anọghị ya.+
7 Ụmụnne niile nke onye dara ogbenye akpọwo ya asị.+ Lezienụ ka ndị enyi ya si nọrọ ya n’ebe dị ezigbo anya!+ Ọ kpụ okwu n’ọnụ chụrụ ha na-aga; ha anọghị ya.+