Abụ Ọma 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+ Abụ Ọma 88:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+ Ekliziastis 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+ Jems 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 ma unu elee onye ahụ yi ákwà mara mma anya ọma+ wee sị: “Nọdụ ala n’ebe a mara mma,” unu ewee sị onye ogbenye ahụ: “Guzoro ọtọ,” ma ọ bụ: “Nọdụ ala n’ebe ahụ, n’okpuru ihe mgbakwasị ụkwụ m,”
11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+
8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+
15 E nwekwara otu nwoke nọ n’ime ya, bụ́ ogbenye kama ọ maara ihe, onye a wee jiri amamihe+ ya napụta obodo ahụ. Ma ọ dịghị onye chetara ogbenye ahụ.+
3 ma unu elee onye ahụ yi ákwà mara mma anya ọma+ wee sị: “Nọdụ ala n’ebe a mara mma,” unu ewee sị onye ogbenye ahụ: “Guzoro ọtọ,” ma ọ bụ: “Nọdụ ala n’ebe ahụ, n’okpuru ihe mgbakwasị ụkwụ m,”