Job 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O mewokwa ka ụmụnne m nọrọ m n’ebe dị anya,+Ndị maara m esiwo ọbụna n’ebe m nọ pụọ. Job 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ndị niile mụ na ha na-akpachi anya na-asọ m oyi,+Ndị m hụrụ n’anya aghọwokwa ndị na-emegide m.+ Abụ Ọma 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+ Abụ Ọma 142:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee anya n’aka nri hụNa ọ dịghị onye na-eme ka ọ̀ ma onye m bụ.+Enwekwaghị m ebe mgbaba;+Ọ dịghị onye na-ajụ ase mkpụrụ obi m.+ Luk 23:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 Ndị niile ya na ha maara guzokwa n’ebe dịtụ anya.+ Ndị inyom, bụ́ ndị dum si na Galili soro ya, guzo na-ahụ ihe ndị a.+
11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+
4 Lee anya n’aka nri hụNa ọ dịghị onye na-eme ka ọ̀ ma onye m bụ.+Enwekwaghị m ebe mgbaba;+Ọ dịghị onye na-ajụ ase mkpụrụ obi m.+
49 Ndị niile ya na ha maara guzokwa n’ebe dịtụ anya.+ Ndị inyom, bụ́ ndị dum si na Galili soro ya, guzo na-ahụ ihe ndị a.+