1 Samuel 23:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị nwe ala Kaịla hà ga-enyefe m n’aka ya? Sọl ọ̀ ga-agbadata dị nnọọ ka ohu gị nụrụ? Jehova bụ́ Chineke Izrel, biko, gwa ohu gị.” Jehova wee sị: “Ọ ga-agbadata.”+
11 Ndị nwe ala Kaịla hà ga-enyefe m n’aka ya? Sọl ọ̀ ga-agbadata dị nnọọ ka ohu gị nụrụ? Jehova bụ́ Chineke Izrel, biko, gwa ohu gị.” Jehova wee sị: “Ọ ga-agbadata.”+