Matiu 27:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ọtụtụ ndị inyom nọkwa n’ebe ahụ, ha nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya.+ Ha bụ ndị si Galili soro Jizọs ka ha wee na-ejere ya ozi;+ Mak 15:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 E nwekwara ndị inyom nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya,+ Meri Magdalin so n’ime ha, tinyere Meri bụ́ nne Jems nke Nta na Josis, nakwa Salomi,+ Luk 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 tinyere ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ a chụpụrụ ndị mmụọ ọjọọ n’ahụ́ ha, gwọọkwa ọrịa dị iche iche, ya bụ, Meri onye a na-akpọ Magdalin, bụ́ onye mmụọ ọjọọ asaa si n’ahụ ya pụta,+
55 Ọtụtụ ndị inyom nọkwa n’ebe ahụ, ha nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya.+ Ha bụ ndị si Galili soro Jizọs ka ha wee na-ejere ya ozi;+
40 E nwekwara ndị inyom nọ n’ebe dịtụ anya na-ele anya,+ Meri Magdalin so n’ime ha, tinyere Meri bụ́ nne Jems nke Nta na Josis, nakwa Salomi,+
2 tinyere ụmụ nwaanyị+ ụfọdụ a chụpụrụ ndị mmụọ ọjọọ n’ahụ́ ha, gwọọkwa ọrịa dị iche iche, ya bụ, Meri onye a na-akpọ Magdalin, bụ́ onye mmụọ ọjọọ asaa si n’ahụ ya pụta,+