Abụ Ọma 38:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+ Abụ Ọma 88:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+
11 Ma ndị m hụrụ n’anya na ndị enyi m na-agbara m ọsọ n’ihi ọrịa m,+Ndị mụ na ha na-akpachi anya eguzopụwokwa iche n’ebe dị anya.+
8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+