Matiu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Paịlet wee sị ha: “Gịnịzi ka m ga-eme Jizọs, onye a sịrị na ọ bụ Kraịst?” Ha niile wee sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+ Jọn 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye kpọrọ m asị kpọkwara Nna m asị.+
22 Paịlet wee sị ha: “Gịnịzi ka m ga-eme Jizọs, onye a sịrị na ọ bụ Kraịst?” Ha niile wee sị: “Ka a kpọgide ya n’osisi!”+