Abụ Ọma 31:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+ Abụ Ọma 69:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Nkọcha etiwaala m obi, ọnyá ya enweghịkwa ngwọta.+Anọ m na-atụ anya ka mmadụ meere m ebere, ma ọ dịghị onye meere m ebere;+Na-atụkwa anya ndị nkasi obi, ma o nweghị onye m hụrụ.+ Abụ Ọma 88:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+
11 Aghọwo m onye a na-akọcha+ n’anya ndị niile na-ebuso m iro,+Otú ahụkwa ka m dị n’anya ndị agbata obi m,+Abụkwa m onye ndị mụ na ha ma na-atụ ụjọ.+Mgbe ha hụrụ m n’èzí, ha na-agbara m ọsọ.+
20 Nkọcha etiwaala m obi, ọnyá ya enweghịkwa ngwọta.+Anọ m na-atụ anya ka mmadụ meere m ebere, ma ọ dịghị onye meere m ebere;+Na-atụkwa anya ndị nkasi obi, ma o nweghị onye m hụrụ.+
8 I mewo ka ndị mụ na ha ma nọrọ m n’ebe dị anya;+I mewo ka m bụụrụ ha oké ihe arụ.+E jichiri m ejichi, enweghị m ike ịpụ.+