-
Abụ Ọma 31:12Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
12 E chezọwo m dị ka onye nwụrụ anwụ nke a na-adịghị echetakwa;+
Adịzi m ka arịa kụwara akụwa;+
-
Ekliziastis 9:11Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
11 M wee tụgharịa uche ọzọ hụ n’okpuru anyanwụ na ọ bụghị ndị nwere ụkwụ ọsọ na-emeri n’ọsọ,+ ọ bụghịkwa ndị dị ike na-emeri n’agha,+ ọ bụghịkwa ndị maara ihe na-enweta ihe oriri,+ ọ bụghịkwa ndị nwere nghọta na-enweta akụnụba,+ ọ bụghịkwa ndị nwere amamihe na-enweta ihu ọma;+ n’ihi na oge ọdachi na ihe a na-atụghị anya ya na-abịakwasị ha niile.+
-
-
-