Jeremaya 46:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka onye nwere ụkwụ ọsọ ghara ịnwa ịgba ọsọ, ka dike gharakwa ịnwa ịgbapụ.+ Ha asụwo ngọngọ daa n’ebe ugwu,+ n’akụkụ osimiri Yufretis.’+ Emọs 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nwere ụkwụ ọsọ agaghị enwe ebe ọ ga-agbaba.+ Ọ dịghị onye dị ike nke ga-eme onwe ya ka ọ dịkwuo ike, ọ dịghịkwa dike nke ga-emere mkpụrụ obi ya ụzọ mgbapụ.+
6 Ka onye nwere ụkwụ ọsọ ghara ịnwa ịgba ọsọ, ka dike gharakwa ịnwa ịgbapụ.+ Ha asụwo ngọngọ daa n’ebe ugwu,+ n’akụkụ osimiri Yufretis.’+
14 Onye nwere ụkwụ ọsọ agaghị enwe ebe ọ ga-agbaba.+ Ọ dịghị onye dị ike nke ga-eme onwe ya ka ọ dịkwuo ike, ọ dịghịkwa dike nke ga-emere mkpụrụ obi ya ụzọ mgbapụ.+