2 Ndị Eze 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa. Abụ Ọma 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ dịghị eze nke ọ bụ ìgwè ndị agha na-azọpụta;+Ọ bụghịkwa ike dị ukwuu ka a na-eji anapụta dike.+
5 Ndị agha ndị Kaldia+ wee chụwa eze, ha wee chụkwute ya+ na mbara ọzara Jeriko;+ ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.