Abụ Ọma 44:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+ Jeremaya 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ka onye maara ihe ghara iji amamihe ya na-anya isi,+ ka dike ghara iji ike ya na-anya isi.+ Ka ọgaranya ghara iji akụnụba ya na-anya isi.”+
5 Anyị ga-enupụ ndị na-emegide anyị site n’enyemaka gị;+Anyị ga-eji aha gị zọda ndị na-ebili imegide anyị.+
23 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ka onye maara ihe ghara iji amamihe ya na-anya isi,+ ka dike ghara iji ike ya na-anya isi.+ Ka ọgaranya ghara iji akụnụba ya na-anya isi.”+