Abụ Ọma 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ dịghị eze nke ọ bụ ìgwè ndị agha na-azọpụta;+Ọ bụghịkwa ike dị ukwuu ka a na-eji anapụta dike.+