2 Ndị Eze 24:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+ Aịzaya 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọtụtụ n’ime ha ga-asụ ngọngọ daa, gbajiekwa, e wee mata ha n’ọnyà wee nwụde ha.+
7 Ọ dịghịkwa mgbe ọzọ+ eze Ijipt pụtara n’ala ya,+ n’ihi na eze Babịlọn weere ihe niile bụ́ nke eze Ijipt,+ malite na ndagwurugwu+ Ijipt ruo n’osimiri Yufretis.+