1 Ndị Eze 4:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma Sọlọmọn chịrị alaeze niile malite n’Osimiri Yufretis+ ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt. Ha na-eweta onyinye ma na-ejere Sọlọmọn ozi n’ụbọchị niile nke ndụ ya.+ Aịzaya 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-akụtusị mkpụrụ dị na ya,+ malite na mmiri na-asọ asọ nke Osimiri Yufretis+ ruo na ndagwurugwu Ijipt,+ a ga-atụtụtakwa unu otu otu,+ unu ụmụ Izrel.
21 Ma Sọlọmọn chịrị alaeze niile malite n’Osimiri Yufretis+ ruo n’ala ndị Filistia, ruokwa n’ókè Ijipt. Ha na-eweta onyinye ma na-ejere Sọlọmọn ozi n’ụbọchị niile nke ndụ ya.+
12 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-akụtusị mkpụrụ dị na ya,+ malite na mmiri na-asọ asọ nke Osimiri Yufretis+ ruo na ndagwurugwu Ijipt,+ a ga-atụtụtakwa unu otu otu,+ unu ụmụ Izrel.