11 Ọ ga-erukwa n’ụbọchị ahụ na Jehova ga-esetị aka ya ọzọ, nke ugboro abụọ,+ inweta ndị fọdụrụ n’etiti ndị ya, bụ́ ndị ga-afọdụ site n’Asiria+ na Ijipt+ na Patrọs+ na Kush+ na Ilam+ na Shaịna+ na Hemat nakwa agwaetiti nke oké osimiri.+
13 N’ihi na otú a ka ọ ga-adị n’etiti ala a, n’etiti ndị dị iche iche, dị ka mgbe a kụtusịrị mkpụrụ dị n’osisi oliv,+ dịkwa ka mkpụrụ fọrọ afọ mgbe a ghọsịrị mkpụrụ vaịn.+