-
Aịzaya 66:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 “M ga-edebe ihe ịrịba ama n’etiti ha,+ m ga-ezigakwa ụfọdụ n’ime ndị lanahụrụ alanahụ ná mba dị iche iche,+ ya bụ, Tashish,+ Pul, na Lọd,+ bụ́ ndị na-agba ụta, Tubal na Jevan,+ bụ́ agwaetiti ndị dị anya,+ ndị na-anụbeghị akụkọ banyere m, ndị na-ahụbeghịkwa ebube m.+ Ha ga-akọkwa akụkọ ebube m n’etiti mba niile.+
-