9 Mgbe ihe ndị a gasịrị, ahụrụ m, ma, lee! oké ìgwè mmadụ,+ nke onye ọ bụla na-enweghị ike ịgụta ọnụ, ndị si ná mba niile+ na ebo niile na ndị niile+ na asụsụ niile+ pụta, ka ha guzo n’ihu ocheeze ahụ+ nakwa n’ihu Nwa Atụrụ ahụ. Ha yi uwe mwụda na-acha ọcha;+ ha jikwa igu nkwụ+ n’aka.