Mkpughe 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M wee sị ya ozugbo: “Onyenwe m, ọ bụ gị onwe gị maara.” O wee sị m: “Ndị a bụ ndị si n’oké mkpagbu ahụ pụta,+ ha asawokwa uwe mwụda ha, meekwa ka ọ na-acha ọcha+ n’ime ọbara+ Nwa Atụrụ ahụ.
14 M wee sị ya ozugbo: “Onyenwe m, ọ bụ gị onwe gị maara.” O wee sị m: “Ndị a bụ ndị si n’oké mkpagbu ahụ pụta,+ ha asawokwa uwe mwụda ha, meekwa ka ọ na-acha ọcha+ n’ime ọbara+ Nwa Atụrụ ahụ.