Aịzaya 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha. Jọn 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+
18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha.
29 N’echi ya, ọ hụrụ Jizọs ka ọ na-abịakwute ya, o wee sị: “Lee Nwa Atụrụ+ Chineke nke na-ewepụ mmehie+ nke ụwa!+