Abụ Ọma 51:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jiri hisop sachapụ m mmehie, ka m wee dị ọcha;+Sachaa m, ka m wee na-acha ọcha karịa snoo.+ Aịzaya 44:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-ehichapụ mmebi iwu gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+ hichapụkwa mmehie gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Laghachikwute m,+ n’ihi na m ga-agbapụta gị.+ Abụ Ákwá 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị Naziraịt+ ya dịbu ọcha karịa snoo;+ ha na-achabu ọcha karịa mmiri ara ehi.Ha na-achabu uhie uhie+ karịa nkume kọral; ha na-egbukekwa egbuke dị ka nkume safaya.+ Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+
22 M ga-ehichapụ mmebi iwu gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+ hichapụkwa mmehie gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Laghachikwute m,+ n’ihi na m ga-agbapụta gị.+
7 Ndị Naziraịt+ ya dịbu ọcha karịa snoo;+ ha na-achabu ọcha karịa mmiri ara ehi.Ha na-achabu uhie uhie+ karịa nkume kọral; ha na-egbukekwa egbuke dị ka nkume safaya.+
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ;+ ọ ga-azọdakwa njehie anyị.+ Ị ga-atụbakwa mmehie ha niile n’ala ala oké osimiri.+