4 mgbe ahụ onye nchụàjà ga-enye iwu ka o weta nnụnụ abụọ dị ndụ bụ́ ndị dị ọcha+ nakwa osisi sida+ na ákwà na-acha uhie uhie+ na ahịhịa hisop+ iji mee onwe ya ka ọ dị ọcha.
18 Mgbe ahụ, nwoke dị ọcha+ ga-ewere ahịhịa hisop,+ sụnye ya n’ime mmiri ahụ ma fesa ya n’ụlọikwuu ahụ nakwa n’arịa niile ahụ na mkpụrụ obi ndị nọ n’ebe ahụ, fesakwa ya onye ahụ metụrụ ọkpụkpụ ma ọ bụ onye e gburu egbu ma ọ bụ ozu ma ọ bụ ili aka.
14 lezienụ ka ọbara+ Kraịst, bụ́ onye sitere ná nduzi nke mmụọ ebighị ebi were onwe ya chụọrọ Chineke àjà+ n’enweghị mmerụ, ga-esi sachapụ+ akọ na uche anyị ọrụ dị iche iche nwụrụ anwụ,+ ka anyị wee na-ejere Chineke ahụ dị ndụ ozi dị nsọ!+