Abụ Ọma 51:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Chineke, biko, meere m amara dị ka obiọma* gị si dị.+Hichapụ mmebi iwu m dị ka ebere gị si dị ukwuu.+ Abụ Ọma 103:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+ Aịzaya 1:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha. Aịzaya 43:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụ m bụ Onye na-ehichapụ+ mmebi iwu gị+ n’ihi mụ onwe m.+ Agaghịkwa m echeta mmehie gị.+ Jeremaya 33:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 M ga-asachapụ ha njehie niile ha jehiere megide m,+ m ga-agbaghara ha njehie niile ha jehiere megide m nakwa iwu m ha mebiri.+ Ọrụ Ndịozi 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa,
51 Chineke, biko, meere m amara dị ka obiọma* gị si dị.+Hichapụ mmebi iwu m dị ka ebere gị si dị ukwuu.+
12 Dị ka ọwụwa anyanwụ si dị anya site n’ọdịda anyanwụ,+Otú ahụ ka o mere ka njehie anyị dị anya n’ebe anyị nọ.+
18 “Bịanụ ka anyị kpezie,” ka Jehova kwuru.+ “Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie, m ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha;+ ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara dị ka ákwà uhie, ọ ga-adị ka ajị ọcha.
8 M ga-asachapụ ha njehie niile ha jehiere megide m,+ m ga-agbaghara ha njehie niile ha jehiere megide m nakwa iwu m ha mebiri.+
19 “Ya mere, chegharịanụ,+ chigharịakwanụ+ ka e wee hichapụ mmehie unu,+ ka oge inweta ume+ wee si n’ihu Jehova bịa,