Ezikiel 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 A gaghị echeta mmehie ya ọ bụla wee mee ya ihe n’ihi ya.+ Ọ bụ ihe ziri ezi na ezi omume ka ọ nọ na-eme. Ọ ga-anọgide na-adị ndụ.’+ 1 Jọn 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+
16 A gaghị echeta mmehie ya ọ bụla wee mee ya ihe n’ihi ya.+ Ọ bụ ihe ziri ezi na ezi omume ka ọ nọ na-eme. Ọ ga-anọgide na-adị ndụ.’+
7 Otú ọ dị, ọ bụrụ na anyị na-eje ije n’ìhè ahụ, dị ka ya onwe ya nọ n’ìhè ahụ,+ anyị na ibe anyị na-emekọrịta ihe,+ ọbara+ Jizọs bụ́ Ọkpara ya na-asachapụ+ anyị mmehie niile.+