Abụ Ọma 39:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Napụta m ná mmebi iwu m niile.+Emela ka m bụrụ onye onye na-enweghị uche na-akọcha.+ Abụ Ọma 103:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova emeworo ndị na-atụ egwu ya ebere+Dị ka nna si emere ụmụ ya ebere.+ Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+ Aịzaya 43:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ọ bụ m bụ Onye na-ehichapụ+ mmebi iwu gị+ n’ihi mụ onwe m.+ Agaghịkwa m echeta mmehie gị.+ Aịzaya 44:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M ga-ehichapụ mmebi iwu gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+ hichapụkwa mmehie gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Laghachikwute m,+ n’ihi na m ga-agbapụta gị.+
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+
22 M ga-ehichapụ mmebi iwu gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+ hichapụkwa mmehie gị dị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Laghachikwute m,+ n’ihi na m ga-agbapụta gị.+