2 Samuel 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid wee sị+ Netan: “Emehiewo m Jehova.”+ Netan wee sị Devid: “Jehova emewokwa ka mmehie gị gabiga.+ Ị gaghị anwụ.+ 2 Ihe E Mere 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà. Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila. Abụ Ọma 51:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Chineke, biko, meere m amara dị ka obiọma* gị si dị.+Hichapụ mmebi iwu m dị ka ebere gị si dị ukwuu.+
13 Devid wee sị+ Netan: “Emehiewo m Jehova.”+ Netan wee sị Devid: “Jehova emewokwa ka mmehie gị gabiga.+ Ị gaghị anwụ.+
12 Ma ozugbo ọ nọ n’oké ahụhụ,+ o mere ka obi Jehova bụ́ Chineke ya jụrụ,+ o wee na-eweda onwe ya ala+ nke ukwuu n’ihi Chineke nna nna ya hà.
5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila.
51 Chineke, biko, meere m amara dị ka obiọma* gị si dị.+Hichapụ mmebi iwu m dị ka ebere gị si dị ukwuu.+