Abụ Ọma 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na m kọrọ njehie m;+M wee malite ichegbu onwe m n’ihi mmehie m.+ Abụ Ọma 51:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+ 1 Jọn 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị,+ o kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume, nke mere na ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile.+
4 Ọ bụ gị, naanị gị, ka m mehieworo,+Ọ bụkwa ihe dị njọ n’anya gị ka m meworo;+Ya mere, ị bụ onye ezi omume mgbe i kwuru okwu,+O nweghịkwa ihe a ga-eji taa gị ụta mgbe i kpere ikpe.+
9 Ọ bụrụ na anyị ekwupụta mmehie anyị,+ o kwesịrị ntụkwasị obi, bụrụkwa onye ezi omume, nke mere na ọ ga-agbaghara anyị mmehie anyị, sachapụkwa anyị ajọ omume niile.+