Levitikọs 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Ọ bụrụkwa na ikpe mara ya na nke ọ bụla n’ime ihe ndị a, ọ ga-ekwupụta+ otú o siri mehie. Abụ Ọma 32:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila. Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+ Jems 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+
5 N’ikpeazụ, ekwupụtaara m gị mmehie m, ekpuchighịkwa m njehie m.+Asịrị m: “M ga-ekwupụtara Jehova mmebi iwu m.”+Gị onwe gị gbaghaara m njehie m na mmehie m.+ Sila.
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+
16 Ya mere, na-ekwupụtanụ+ mmehie unu gwa ibe unu, na-ekpekwaranụ ibe unu ekpere, ka e wee gwọọ unu.+ Ekpere nke onye ezi omume na-ekpesi ike dị ike nke ukwuu mgbe ọ na-akpa ike.+