Levitikọs 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Ọ bụrụkwa na ikpe mara ya na nke ọ bụla n’ime ihe ndị a, ọ ga-ekwupụta+ otú o siri mehie. 2 Samuel 12:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Devid wee sị+ Netan: “Emehiewo m Jehova.”+ Netan wee sị Devid: “Jehova emewokwa ka mmehie gị gabiga.+ Ị gaghị anwụ.+ 2 Ihe E Mere 30:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Hezekaya gwakwara ndị Livaị niile, bụ́ ndị ji ezi uche na-ejere Jehova ozi,+ okwu ruru ha n’obi.+ Ha wee rie oriri ahụ a kara aka ruo ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo+ ma na-ekwupụtara Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha mmehie ha.+ Abụ Ọma 38:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na m kọrọ njehie m;+M wee malite ichegbu onwe m n’ihi mmehie m.+ Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mụ onwe m sịrị: “Jehova, biko, meere m amara.+Gwọọ mkpụrụ obi m, n’ihi na emehiewo m gị.”+ Matiu 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 o wee na-eme ndị mmadụ baptizim n’Osimiri Jọdan,+ ha wee na-ekwupụta mmehie ha n’ihu ọha.
13 Devid wee sị+ Netan: “Emehiewo m Jehova.”+ Netan wee sị Devid: “Jehova emewokwa ka mmehie gị gabiga.+ Ị gaghị anwụ.+
22 Hezekaya gwakwara ndị Livaị niile, bụ́ ndị ji ezi uche na-ejere Jehova ozi,+ okwu ruru ha n’obi.+ Ha wee rie oriri ahụ a kara aka ruo ụbọchị asaa,+ na-achụ àjà udo+ ma na-ekwupụtara Jehova bụ́ Chineke ndị nna nna ha mmehie ha.+