Abụ Ọma 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, meere m amara, n’ihi na ike na-agwụ m.+Jehova, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji. Abụ Ọma 38:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ahụ́ niile na-egbu m mgbu n’ihi amamikpe gị.+Ọkpụkpụ m ezughịkwa ike n’ihi mmehie m.+ Abụ Ọma 147:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ na-agwọ+ ndị e tiwara obi,+Ọ na-ekechikwa ọnyá na-egbu ha mgbu.+ Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+
2 Jehova, biko, meere m amara, n’ihi na ike na-agwụ m.+Jehova, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji.
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+