Abụ Ọma 102:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi amamikpe gị na iwe gị;+N’ihi na i buliwo m elu wee tụfuo m.+ Aịzaya 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Malite n’ọbụ ụkwụ ruo n’isi, ọ dịghị ebe fọrọnụ.+ Ọnyá na nchihịa ahụ́ na ọnyá ọhụrụ, a pịghị ha apị, e kechighị ha ekechi, e teghịkwa ha mmanụ iji mee ka ha dị nro.+
6 Malite n’ọbụ ụkwụ ruo n’isi, ọ dịghị ebe fọrọnụ.+ Ọnyá na nchihịa ahụ́ na ọnyá ọhụrụ, a pịghị ha apị, e kechighị ha ekechi, e teghịkwa ha mmanụ iji mee ka ha dị nro.+