Aịzaya 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 O nweghị ebe dị mma n’ahụ́ unu, malite n’ụkwụ unu ruo n’isi unu. Unu merụrụ ahụ́, ahụ́ unu echihịachaa bụrụ ọnyá ọnyá. E meghị ha ọgwụ. E kechighị ha ihe. E teghịkwa ha mmanụ.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:6 Amụma Aịsaịa I, p. 15-17
6 O nweghị ebe dị mma n’ahụ́ unu, malite n’ụkwụ unu ruo n’isi unu. Unu merụrụ ahụ́, ahụ́ unu echihịachaa bụrụ ọnyá ọnyá. E meghị ha ọgwụ. E kechighị ha ihe. E teghịkwa ha mmanụ.+