Aịzaya 1:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Malite n’ọbụ ụkwụ ruo n’isi, ọ dịghị ebe fọrọnụ.+ Ọnyá na nchihịa ahụ́ na ọnyá ọhụrụ, a pịghị ha apị, e kechighị ha ekechi, e teghịkwa ha mmanụ iji mee ka ha dị nro.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:6 Amụma Aịsaịa I, p. 15-17
6 Malite n’ọbụ ụkwụ ruo n’isi, ọ dịghị ebe fọrọnụ.+ Ọnyá na nchihịa ahụ́ na ọnyá ọhụrụ, a pịghị ha apị, e kechighị ha ekechi, e teghịkwa ha mmanụ iji mee ka ha dị nro.+