Abụ Ọma 30:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, i mewo ka ugwu m guzosie ike n’ihi amara gị.+I wepụrụ ihu gị; ụjọ wee jide m.+ Abụ Ọma 38:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ahụ́ niile na-egbu m mgbu n’ihi amamikpe gị.+Ọkpụkpụ m ezughịkwa ike n’ihi mmehie m.+ Abụ Ọma 90:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na iwe gị emewo ka anyị laa n’iyi,+Ọnụma gị emewokwa ka anyị maa jijiji.+