Abụ Ọma 30:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova, mgbe ị na-emere m amara,* i mere ka m sie ike ka ugwu.+ Ma mgbe i zooro m ihu gị, ụjọ jidere m.+ Abụ Ọma Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 30:7 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 3/2024, p. 8-9
7 Jehova, mgbe ị na-emere m amara,* i mere ka m sie ike ka ugwu.+ Ma mgbe i zooro m ihu gị, ụjọ jidere m.+