Ọnụ Ọgụgụ 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ Izrel wee malite ịgwa Mozis, sị: “Anyị aghaghị ịnwụ, anyị aghaghị ịla n’iyi, anyị niile aghaghị ịla n’iyi.+ Diuterọnọmi 32:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+
12 Ụmụ Izrel wee malite ịgwa Mozis, sị: “Anyị aghaghị ịnwụ, anyị aghaghị ịla n’iyi, anyị niile aghaghị ịla n’iyi.+
22 N’ihi na iwe m enwuruwo dị ka ọkụ,+Ọ ga-erekwa ọkụ gbadaruo Shiol, n’ebe dị n’ime ime ala,+Ọ ga-erechapụkwa ala na mkpụrụ ya,+Sunyekwa ntọala ugwu ọkụ.+