2 Samuel 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike dị ka eze Izrel,+ na o buliwokwa alaeze ya elu+ n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+ Abụ Ọma 89:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ọ bụ gị na-eme ka ike ha dị ebube;+A na-emekwa ka mpi anyị dị elu site n’amara gị.+
12 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike dị ka eze Izrel,+ na o buliwokwa alaeze ya elu+ n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+