2 Samuel 7:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+ 1 Ihe E Mere 14:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike+ dị ka eze Izrel, n’ihi na e buliri alaeze ya elu nke ukwuu n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+ Abụ Ọma 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eji m nke a mara na ihe m masịrị gị,N’ihi na onye iro m adịghị eti mkpu ọṅụ na ya emeriwo m.+ Abụ Ọma 89:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Bụ́ onye aka m ga-akwadosi ike,+Onye ogwe aka m ga-emekwa ka ọ dị ike.+
16 Ụlọ gị na alaeze gị ga-eguzosi ike n’ihu gị ruo mgbe ebighị ebi; a ga-emekwa ka ocheeze gị guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.”’”+
2 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike+ dị ka eze Izrel, n’ihi na e buliri alaeze ya elu nke ukwuu n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+