1 Ihe E Mere 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ihe a mere ka o doo Devid anya na Jehova emeela ka ọchịchị ya sie ezigbo ike n’Izrel,+ n’ihi na o jirila maka ndị ya bụ́ Izrel mee ka alaeze ya na-aga nke ọma.+
2 Ihe a mere ka o doo Devid anya na Jehova emeela ka ọchịchị ya sie ezigbo ike n’Izrel,+ n’ihi na o jirila maka ndị ya bụ́ Izrel mee ka alaeze ya na-aga nke ọma.+