Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

      • Chineke mere ka ọchịchị Devid sie ike (1, 2)

      • Ezinụlọ Devid (3-7)

      • Devid meriri ndị Filistia (8-17)

1 Ihe E Mere 14:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obí eze.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 5:6, 8
  • +2Sa 5:11, 12

1 Ihe E Mere 14:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 89:20, 21
  • +2Sa 7:8

1 Ihe E Mere 14:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 17:17
  • +2Sa 5:13-16

1 Ihe E Mere 14:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 3:5-9
  • +Lu 3:23, 31
  • +1Ez 1:47; Mt 1:6

1 Ihe E Mere 14:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ih 11:3
  • +2Sa 5:17; Ọm 2:2

1 Ihe E Mere 14:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:18, 22; 23:13

1 Ihe E Mere 14:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:19-21

1 Ihe E Mere 14:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Bel-perezim pụtara “Onyeisi Ndị Na-akwada Ihe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 28:21

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1991, p. 20-21

1 Ihe E Mere 14:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:25

1 Ihe E Mere 14:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 5:22-25

1 Ihe E Mere 14:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 8:2; Ọm 18:34

1 Ihe E Mere 14:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 23:14; Ikp 4:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/1/1991, p. 21

1 Ihe E Mere 14:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 6:22; Ọp 39:32
  • +Jos 16:10

1 Ihe E Mere 14:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 2:25; 11:25; Jos 2:9

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Ihe 14:11Ez 5:6, 8
1 Ihe 14:12Sa 5:11, 12
1 Ihe 14:2Ọm 89:20, 21
1 Ihe 14:22Sa 7:8
1 Ihe 14:3Di 17:17
1 Ihe 14:32Sa 5:13-16
1 Ihe 14:41Ih 3:5-9
1 Ihe 14:4Lu 3:23, 31
1 Ihe 14:41Ez 1:47; Mt 1:6
1 Ihe 14:81Ih 11:3
1 Ihe 14:82Sa 5:17; Ọm 2:2
1 Ihe 14:92Sa 5:18, 22; 23:13
1 Ihe 14:102Sa 5:19-21
1 Ihe 14:11Aịz 28:21
1 Ihe 14:12Di 7:25
1 Ihe 14:132Sa 5:22-25
1 Ihe 14:14Jos 8:2; Ọm 18:34
1 Ihe 14:15Di 23:14; Ikp 4:14
1 Ihe 14:16Je 6:22; Ọp 39:32
1 Ihe 14:16Jos 16:10
1 Ihe 14:17Di 2:25; 11:25; Jos 2:9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ihe E Mere 14:1-17

Ihe E Mere n’Ụbọchị Ndị Eze nke Mbụ

14 Haịram+ eze Taya ziri ndị ozi ka ha gakwuru Devid, ka ha hazie otú a ga-esi bute osisi sida, o zigakwara ndị na-eji nkume arụ mgbidi na ndị ọkwá nkà ka ha rụọrọ Devid ụlọ.*+ 2 Ihe a mere ka o doo Devid anya na Jehova emeela ka ọchịchị ya sie ezigbo ike n’Izrel,+ n’ihi na o jirila maka ndị ya bụ́ Izrel mee ka alaeze ya na-aga nke ọma.+

3 Devid lụkwuru ụmụ nwaanyị+ na Jeruselem, mụtakwuokwa ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị.+ 4 Aha ụmụ a mụụrụ ya na Jeruselem bụ:+ Shamua, Shobab, Netan,+ Solomọn,+ 5 Ịbha, Elaịshua, Elpelet, 6 Noga, Nifeg, Jefaya, 7 Elishama, Beelayada, na Elifelet.

8 Mgbe ndị Filistia nụrụ na e teela Devid mmanụ ka ọ bụrụ eze Izrel niile,+ ha niile pụtara na-achọ Devid.+ Mgbe Devid nụrụ ya, ọ gara ka ọ lụso ha agha. 9 Ma, ndị Filistia bịara na-alụso ndị bi na Ndagwurugwu Refeyim agha.+ 10 Devid wee jụọ Chineke, sị: “Ọ̀ bụ m gaa lụso ndị Filistia agha? Ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova asị ya: “Gawa, m ga-enyeferịrị ha n’aka gị.”+ 11 Devid wee gaa Bel-perezim,+ gbuo ha ebe ahụ. Mgbe o gbuchara ha, ya asị: “Ezi Chineke esila n’aka m kwada ndị iro m ka ebe mmiri kwadara mgbidi.” Ọ bụ ya mere ha ji kpọọ ebe ahụ Bel-perezim.* 12 Ndị Filistia hapụrụ chi ha dị iche iche ebe ahụ, Devid ekwuo ka a gbaa chi ndị ahụ ọkụ, a gbaa ha ọkụ.+

13 Mgbe e mechara, ndị Filistia bịara ọzọ lụso ndị bi na ndagwurugwu ahụ agha.+ 14 Devid wee jụọ Chineke ọzọ ma ọ̀ bụ ya gakwuru ha. Ma, ezi Chineke sịrị ya: “Agakwurula ha ihu na ihu. Kama, gaa nkọnkọ nkọnkọ ruo n’azụ ha, lụsokwa ha agha n’ihu ebe ahụ osisi beka juru.+ 15 Ị nụ ihe na-ada ka ụda ụkwụ ndị mmadụ n’elu osisi beka ndị ahụ, gaa lụso ha agha, n’ihi na ọ pụtara na ezi Chineke eburularị gị ụzọ pụta igbu ndị agha ndị Filistia.”+ 16 Devid mere nnọọ ihe ezi Chineke gwara ya mee.+ Ha gbukwara ndị agha ndị Filistia malite na Gibiọn ruo Giza.+ 17 Aha Devid dewekwara ude n’ala niile. Jehova mekwara ka mba niile na-atụ Devid ụjọ.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya