2 Samuel 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike dị ka eze Izrel,+ na o buliwokwa alaeze ya elu+ n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+ Abụ Ọma 89:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Bụ́ onye aka m ga-akwadosi ike,+Onye ogwe aka m ga-emekwa ka ọ dị ike.+
12 Devid wee mara na Jehova emewo ka o guzosie ike dị ka eze Izrel,+ na o buliwokwa alaeze ya elu+ n’ihi ndị ya bụ́ Izrel.+