Abụ Ọma 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova, biko, meere m amara, n’ihi na ike na-agwụ m.+Jehova, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji. Abụ Ọma 31:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na iru uju egbuwo m,+Afọ ndụ m agwụla n’ịsụ ude.+Ike agwụla m n’ihi njehie m,+Ọkpụkpụ m esikwaghị ike.+ Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mụ onwe m sịrị: “Jehova, biko, meere m amara.+Gwọọ mkpụrụ obi m, n’ihi na emehiewo m gị.”+ Abụ Ọma 51:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mee ka m ṅụrịa ọṅụ, nweekwa obi ụtọ,+Ka ọkpụkpụ ndị i gwepịara wee ṅụrịa ọṅụ.+
2 Jehova, biko, meere m amara, n’ihi na ike na-agwụ m.+Jehova, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji.
10 N’ihi na iru uju egbuwo m,+Afọ ndụ m agwụla n’ịsụ ude.+Ike agwụla m n’ihi njehie m,+Ọkpụkpụ m esikwaghị ike.+