Abụ Ọma 38:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na úkwù m niile na-ere m ọkụ,Ahụ́ niile na-egbu m mgbu.+ Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mụ onwe m sịrị: “Jehova, biko, meere m amara.+Gwọọ mkpụrụ obi m, n’ihi na emehiewo m gị.”+ 1 Pita 1:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+
24 N’ihi na “anụ ahụ́ niile dị ka ahịhịa, ebube ha niile dịkwa ka ifuru ahịhịa;+ ahịhịa ya na-akpọnwụ, okooko ya na-adapụkwa,+