Abụ Ọma 88:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Malite n’oge m bụ nwata, anọ m n’ahụhụ, ọ fọkwara nke nta ka m kubie ume;+Ediwo m ọtụtụ ihe na-emenye ụjọ ndị si n’aka gị.+ Ilu 15:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Obi nke na-aṅụrị ọṅụ na-eme ka ihu dị mma,+ ma a na-enwe ịda mbà na mmụọ n’ihi ihe na-ewute obi.+
15 Malite n’oge m bụ nwata, anọ m n’ahụhụ, ọ fọkwara nke nta ka m kubie ume;+Ediwo m ọtụtụ ihe na-emenye ụjọ ndị si n’aka gị.+