Job 34:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na o mee ka ebe niile daa jụụ, ònye pụrụ ịma ya ikpe?Ọ bụrụkwa na o wepụ ihu ya,+ ònye pụrụ ịhụ ya,Ma ọ̀ bụ otu mba+ ma ọ̀ bụ otu onye ka o wepụụrụ ya, ọ bụ otu ihe ahụ? Abụ Ọma 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova, gịnị mere i ji guzoro n’ebe dị anya?+Gịnị mere i ji zoo onwe gị n’oge m nọ n’ahụhụ?+ Abụ Ọma 143:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+
29 Ọ bụrụ na o mee ka ebe niile daa jụụ, ònye pụrụ ịma ya ikpe?Ọ bụrụkwa na o wepụ ihu ya,+ ònye pụrụ ịhụ ya,Ma ọ̀ bụ otu mba+ ma ọ̀ bụ otu onye ka o wepụụrụ ya, ọ bụ otu ihe ahụ?
7 Jehova, biko, mee ngwa za m.+Ike agwụla mmụọ m.+Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ,+Ma ọ́ bụghị ya, m ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.+