Abụ Ọma 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+ Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+
9 Ewepụla ihu gị n’ebe m nọ.+Ejila iwe chụpụ ohu gị.+Bụrụ onye na-enyere m aka.+Agbahapụla m, ahapụkwala m, Chineke nke nzọpụta m.+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+