1 Samuel 7:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Samuel wee buru otu nkume+ guzobe n’agbata Mizpa na Jeshana ma gụọ ya Ebeniza. O wee sị: “Jehova enyeworo anyị aka ruo ugbu a.”+ Abụ Ọma 46:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Chineke bụ ebe mgbaba anyị na ike anyị,+Onye dị njikere inyere anyị aka n’oge nsogbu.+
12 Samuel wee buru otu nkume+ guzobe n’agbata Mizpa na Jeshana ma gụọ ya Ebeniza. O wee sị: “Jehova enyeworo anyị aka ruo ugbu a.”+