Jenesis 31:45 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 45 N’ihi ya, Jekọb butere nkume wee guzobe ya dị ka ogidi.+ Jenesis 35:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi ya, Jekọb guzobere otu ogidi, bụ́ ogidi nkume, n’ebe ahụ ya na ya kwurịtara okwu,+ o wee wụsa àjà ihe ọṅụṅụ n’elu ya, wụsakwa mmanụ n’elu ya.+ Joshụa 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 E nwekwara nkume iri na abụọ Jọshụa doro n’etiti Jọdan n’ebe ahụ ndị nchụàjà bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ guzoro,+ ha dịkwa n’ebe ahụ ruo taa. Joshụa 24:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jọshụa wee dee okwu ndị a n’akwụkwọ iwu Chineke,+ werekwa nnukwu nkume+ guzobe n’ebe ahụ n’okpuru osisi gbara agba+ nke dị n’akụkụ ebe nsọ Jehova.
14 N’ihi ya, Jekọb guzobere otu ogidi, bụ́ ogidi nkume, n’ebe ahụ ya na ya kwurịtara okwu,+ o wee wụsa àjà ihe ọṅụṅụ n’elu ya, wụsakwa mmanụ n’elu ya.+
9 E nwekwara nkume iri na abụọ Jọshụa doro n’etiti Jọdan n’ebe ahụ ndị nchụàjà bu igbe ọgbụgba ndụ ahụ guzoro,+ ha dịkwa n’ebe ahụ ruo taa.
26 Jọshụa wee dee okwu ndị a n’akwụkwọ iwu Chineke,+ werekwa nnukwu nkume+ guzobe n’ebe ahụ n’okpuru osisi gbara agba+ nke dị n’akụkụ ebe nsọ Jehova.