Jenesis 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ. Jenesis 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee nye Jekọb chi ndị mba ọzọ niile ha ji,+ chịnyekwa ya ọla ntị ha kwụ ná ntị, Jekọb wee lie+ ha n’okpuru nnukwu osisi nke dị nso na Shikem.
6 Ebram wee gafere n’ala ahụ ruo na Shikem,+ n’akụkụ osisi ukwu nke More;+ n’oge ahụ ndị Kenan nọ n’ala ahụ.
4 Ha wee nye Jekọb chi ndị mba ọzọ niile ha ji,+ chịnyekwa ya ọla ntị ha kwụ ná ntị, Jekọb wee lie+ ha n’okpuru nnukwu osisi nke dị nso na Shikem.