Jenesis 31:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ikpo nkume a bụ ihe àmà, ogidi a bụkwa ihe na-agba àmà,+ na agaghị m agabiga ikpo nkume a imegide gị nakwa na ị gaghị agabiga ikpo nkume a na ogidi a ime m ihe ọjọọ.+ Ndị Ikpe 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+
52 Ikpo nkume a bụ ihe àmà, ogidi a bụkwa ihe na-agba àmà,+ na agaghị m agabiga ikpo nkume a imegide gị nakwa na ị gaghị agabiga ikpo nkume a na ogidi a ime m ihe ọjọọ.+
6 Ndị niile nwe ala Shikem na ndị niile bi n’ụlọ Milo+ wee zukọta gaa mee Abimelek eze,+ n’akụkụ nnukwu osisi,+ bụ́ ogidi dị na Shikem.+